Ọgba mbọ Episodes Episode guide
- All
- Available now (0)
-
Udoaku na-emepụta akwa Ọgbambọ
Ị nụtụla maka uwe a na-akpọ 'Goddes drip', lekwa ndị mepụtara ya ebe a. Ha bụkwa ụmụada Igbo, ọ bụghị ofesi ka o si. Lee etu ha si agbambọ site na imepụta akwa dị icheiche
-
Peter Nsochukwu bụ onye osise enweghi aka
Ihe mere m jiri akụziri ụmụaka ise ihe - Peter Nsochukwu
-
Old Car Pimp - Ọgbambọ
Ọgbambọ: Ị hụkwala etu nwamadị a si akpọlite ụgbọala nwụrụ anwụ n'ọnwụ kunye ya ume ọhụrụ o wee dị ndụ ọzọ? Afam Kings Dozie ji ya agba mbọ, kirie etu o si eme ya.
-
Ọkaiwu na-akwa akwa
Ọ gụchara akwụkwọ ọkaiwu ọ bụrụ zie n'ịkwa akwa ka akara aka ya dị
-
Ọgbambọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ
Ọgbambọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee akara n’ụzọ. Nwaamadị Godsent Kalu egosila ụwa na ịnwe akaọrụ dị mkpa na iwulite akụnụba ndị mmadụ.
-
Ọgbambọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee Akara n’ụzọ
Ọgbambọ: Etu m siri hapụ ọrụ oyibo m ma malite ighee akara n’ụzọ. Nwaamadị Godsent Kalu egosila ụwa na ịnwe akaọrụ dị mkpa na iwulite akụnụba ndị mmadụ.
-
Ọgbambọ nwaanyị na-ama 'tile'
Ị na-achọ onye na-amara gị 'tile' n'ụlọ, mata amata na ọ bụghị naanị ụmụnwoke ka ị ga na-achọ, lekwa nwaanyị na-eme ya ebe a o ji agbambọ. Kedụ ihe ị ga-agwa ya?
-
Ọgbambọ nke Ogochukwu
Ọgbambọ: Ọ gụchara akwụkwọ ịbụ ọkaiwu na mahadum mana ọ bụ isi nri ka akara aka ya dị. Lee etu Ogochukwu siri hapụ asambodo ya bụ oshi ite.
-
Ọgbambọ nke nwaanyị na-arụ mesịn
" Di ya na ụmụ ya asaa nwụrụ mana ọ daghị mba, ọ malitere ịrụ ọrụ mesin iji izuli ụmụ iri na ise bi n'ụlọ ya ugbua. Akụkọ a ga-agba gị ume nke ukwu"
-
Ọgbambọ nke Ifeoma na-arụ akpụkpọ ụkwụ
'Oge ọbụla na-asị m nwaanyị i jikwa anya na ị chọrọ ịmụ ịkwa akpụkpọ ụkwụ' - Nwada Ifeaoma Chidebe Lekwa etu nwada Ifeoma si agba mbọ site na ịrụ akpọkpụ ụkwụ ụmụnwoke.
-
Ọgbambọ nke Amarachi na-ete uhie n'ụlọ 'painting' na-asakwa ụgbọala
Ọgbambọ nke Amarachi na-ete uhie n'ụlọ 'painting' na-asakwa ụgbọala · · 86K views ĢƵ News Igbo pserSnotdo7064 t e h 0 0 32 2 1c m 4 p 12 e ti 2 7h b 5il e t168 S 3 r 7t2cc1u 2 5g6 · Ọgba mbọ: Lekwa ọmarịcha nwa agbọghọ ji ite uhie n'ụlọ na ịsacha ụgbọala mere aka ọrụ. Etu a ka o si agba mbọ nke ya kpọm kwem.
-
Ọgbambọ nke 'special effects'
'Etu m si kuziere onwe m ọrụ 'Special Effects Makeup’ na-enye m ego ugbua’ - Onyinye Ojoko Nwata nwaanyị ji imepụta ihe a kpọrọ 'special effect' n'onyonyo agbambọ onwe ya. Gụọ akụkọ a n'uju ebe a:
-
Ọgba Mbọ: Loveth Ifunanya Chinyere na-eme ọkpa n'ụzọ pụrụ iche
" Loveth Ifunanya Chinyere bụ ọkaiwu hapụrụ ọrụ ya ibido ire ọkpa. Lee ka o siri malite."
-
Ọgba mbọ: Etu m si bido ịgba mbọ - Innoson
Ị ma etu Innocent Chukwuma nke Innoson Vehicles si bido ịgba mbọ?
-
Ọgba mbọ nke nwoke dara ogbi
Chai!! Akụkọ nke a ga-akpali gị, lee etu onye ogbi a si agbara onwe ya mbọ site na ịkpụ isi. Ekwughi okwu abụghị ya ga-eme onye ọbụla agbaghị mbọ.
-
Ọgba Mbọ - Ehi Igbo
Ọgba Mbọ: Ehi Igbo anaghị atapịasị ubi ndị mmadụ - Madiwe Okolie Ogbuefi Madiwe Okolie gwara ĢƵ Igbo etu o si akpa ehi Igbo ndị ọ na-azụ.
-
Nwaanyị a ji akwụ azụ ezinaụlọ ya
" Ka ị na-aracha mmanụ, ị makwa etu e si amịpụta ya? Lekwa nwaanyị ji nkwụ amịpụta ego site na mmanụ"
-
Nwa Aba na-arụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka
" Ikwani Ukoha Emmanuel bụ nwa Aba na-arụpụta mkpuchi imi iji nyere ndị mmadụ aka"
-
Ị mara usoro e ji emepụta osikapa?
" Ị mara usoro e ji emepụta osikapa?"
-
Etu Erisco si malite imepụta tomato
Ị makwa na ọ bụ naanị N4,200 ka Erisco ji malite imepụta tomato, lee etu o si mee ya.
-
Ekpuru m isi mana agaghị m ekwe ka o gbochie m iji aka m mepụta ihe ga-abara m uru - Ifeanyi Ukwueze
Ekpuru m isi mana agaghị m ekwe ka o gbochie m iji aka m mepụta ihe ga-abara m uru - Ifeanyi Ukwueze Nwada a kpuru isi na-emepụta ncha jiri ya na-enyere ndụ ya aka.