Main content
Sorry, this episode is not currently available

Old Car Pimp - Ọgbambọ

Ọgbambọ: Ị hụkwala etu nwamadị a si akpọlite ụgbọala nwụrụ anwụ n'ọnwụ kunye ya ume ọhụrụ o wee dị ndụ ọzọ?
Afam Kings Dozie ji ya agba mbọ, kirie etu o si eme ya.

Release date:

3 minutes