Main content
Udoaku na-emepụta akwa Ọgbambọ
Ị nụtụla maka uwe a na-akpọ 'Goddes drip', lekwa ndị mepụtara ya ebe a.
Ha bụkwa ụmụada Igbo, ọ bụghị ofesi ka o si.
Lee etu ha si agbambọ site na imepụta akwa dị icheiche